Maazị Igbo

Maazị Igbo Ịkụziri ọhaneze ihe niile ha kwesịrị ịma maka asụsụ na omenala Igbo

26/09/2021

Onye sịrị na isi anyị na-awa ya n'àjà, onye ahụ were nke ya tinye ooo!!

Unu abọọla chi?

17/09/2021

Gịnị mere ihere ji emere ndị Igbo gbasara asụsụ ha?

Ka anyị lebaa nke a anya

17/09/2021

Okwu nkà maka ụbọchị taa :

Asụsụ bụ ndụ na njirimara agbụrụ ọ bụla, onye tụfuru asụsụ ya etufuela njirimara ya.

Igbo ga-adị!!

Send a message to learn more

Address

Ukalor Ogbunike
Onitsha

Telephone

+2348139668796

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Maazị Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The University

Send a message to Maazị Igbo:

Share